Oroworukwo bụ otu n'ime ime obodo ndị dị na Port Harcourt Local Government Area, Rivers State, Nigeria.[1][2]

Oroworukwo bụ ngalaba dị na Port Harcourt Local Government Area nke Rivers State, Nigeria.[3] Ngalaba ntuli aka dị na Oroworukwo, Port Harcourt gụnyere; St. Paul's School I, St St' Paul II, Ogbonda Mati Hall Iv, Ogoloma Hall wdg.[4]

Ọ bụ na Nkpolu-Oroworukwo obere obodo dị na Orowurukyo ka ehibere Rivers State University of Science and Technology.[5]

Ebensidee dezie

  1. Chukwudi (2014-02-15). List of Towns and Villages in Port-Harcourt LGA (en-US). Nigeria Zip Codes. Retrieved on 2023-05-06.
  2. Oroworukwo, Port Harcourt (rural), Port-Harcourt, Rivers: 500101 | Nigeria Postcode ✉️. nga.postcodebase.com. Retrieved on 2023-05-06.
  3. Wards in Port Harcourt Local Government Area. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2023-05-09.
  4. Oroworukwo Polling Units. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2023-05-06.
  5. History (en-US). Rivers State University. Retrieved on 2023-05-09.