Oriade
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Osun Dezie
nhazi ọnọdụ7°35′0″N 4°52′0″E Dezie
Map

Oriade bụ ọchịchị ime obodo dị na ugwu ọwụwa anyanwụ nke osun steeti . Ọ bụ ndị Ijesa ka ukwuu n'ime ya. Isi obodo ya bụ Ijebu-Jesa (ma ọ bụ Ijebu Ijesha) n'ebe ugwu nke ogbe ahụ41 .

Ọ nwere mpaghara 465 km 2 na ọnụ ọgụgụ dị mmadụ puku narị irí anọ na asatọ, narị isii na iri na asaa na ngụkọ nke afọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị abụọ na iri atọ na atọ. [1]

Mpaghara ahụ metụtara obodo na obodo dị iche iche, gụnyere akụkụ nke Ilesa, Ijebu-Jesa, Ipetu-Ijesha, Erinmo, Erin-Ijesa, Iloko, Ijeda, Iwaraja, Erin-oke, Ipo Arakeji, Ikeji-Arakeji, Ikeji-Ile, Ira- Ikeji, Orisunbare, Iwoye, Owena, Dagbaja, Omo-Ijesa, Ilo-Ayegunle, Ere, Eti-Oni, Apoti, Ijinmo na ndị ọzọ.

Enwere saịtị ndị njem nlegharị anya dịka Oluminrin Water Falls nakwazị ndị ọzọ

Ọrụ ụmụ nwanyị nọ n'obodo dịka Ipetu Ijesa, Ikeji Ile, Ipo Arakeji, Ikeji-Arakeji bụ ịkwa akwa. Nke a sitere na ahihia ogologo mpaghara a na-akpọ "Eni" na olumba obodo.

Olashore International School dị na mpaghara ogbe ahụ.

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on October 7, 2009. Retrieved on 2009-10-20.