Ophelia Hoff Saytumah

Ophelia Hoff Saytumah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịLiberia Dezie
Aha enyereOphelia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Ophelia Hoff Saytumah bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mba Liberia . Ọ bụ onye isi obodo nke obodo Liberia na Monrovia. Onye isi ala Charles Taylor họpụtara ya n'afọ 2001 n'ọkwa ahụ. Ọ bụbu onye isi nke Ophelia Travel Agency ma rụọ ọrụ na bọọdụ ndị nduzi nke Roberts International Airport.[1][2] Mgbe ọ rụchara ọrụ dị ka onye isi obodo, ọ ghọrọ osote onye isi oche nke ụlọ ọrụ mmanụ Liberia.[3]

Ophelia Hoff Saytumah

Hụkwa dezie

  • Usoro iheomume nke Monrovia

Ebenside dezie

  1. Two Hundred Liberians, Others Stranded At Kennedy Airport In New York …As Universal Airline Flight Cancelled. theperspective.org.
  2. Archived copy. Archived from the original on 2009-02-26. Retrieved on 2009-02-26.
  3. Poquie. "MCC Jackpot Scam Busted", New Democrat, allAfrica, 11 January 2010. Retrieved on 3 February 2010.

Njikọ mpụga dezie

Àtụ:S-start Àtụ:S-off Àtụ:Succession box Àtụ:S-end