Onyinyechi Zogg
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSwitzerland, Naijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereSalome, Onyinyechi Dezie
aha ezinụlọ yaZogg Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Maachị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụBern Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNdị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Onyinyechi Salome Zogg (a mụrụ n'ụbọchị nke ato n'ọnwa ise (Machị) n'afọ 1997) bụ onye Switzerland amụrụ na Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu bọọlụ nke Swiss Women's Super League FC Zürich na ndị otu ụmụ nwanyị Naịjirịa.[1]

Mmalite ndụ dezie

A mụrụ Zogg ma zụlite ya na Bern.[2] Nna ya bụ onye Switzerland na nne ya bụ onye Naijiria.

Ọrụ kọleji dezie

Zogg gara Monroe College na United States.[2]

Ọrụ klọb dezie

Zogg agbaala bọọlụ na BSC Young Boys, Femina Kickers Worb, FC Bethlehem na Zürich na Switzerland.

Ọrụ mba ụwa dezie

Zogg mere egwuregwu izizi ya maka Naịjirịa na 10 June 2021 na mmeri enyi na enyi 0-1 nke Jamaica.[3]

Edensibia dezie

  1. Onyinyechi Zogg Lifestyle and Net Worth. Uzomedia TV. Retrieved on 19 June 2021.
  2. 2.0 2.1 Onyinyechi Zogg - Women's Soccer. Monroe College Athletics. Retrieved on 19 June 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "MCA" defined multiple times with different content
  3. Match Report of Jamaica vs Nigeria - 2021-06-10 - FIFA Friendlies - Women. Global Sports Archive. Retrieved on 19 June 2021.