Onome Ebi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Onome |
aha ezinụlọ ya | Ebi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Mee 1983 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
nọmba egwuregwu | 3 |
Onome Ebi bụ onye na - agbachitere bọọlụ Naịjirịa na- agbara Henan Jianye bọọlụ ugbu a n'asọmpị iko ndị inyom China na ndị otu Naịjirịa, Super Falcons. Na 2019 ọ ghọrọ onye egwuregwu bọọlụ Afrịka nke mbụ gbara bọọlụ na ndorondoro ise nke FIFA World cups.
Ọrụ klọb
dezieỌ gbara bọọlụ Bayelsa Queens FC na asọmpi ụmụnwaanyị nke Naịjirịa tupu ọ kwaga Piteå IF na Djurgårdens IF na Sweden na Damallsvenskan . Ebi kwuru "Enwere m obi ụtọ ịnọ na Turkey n'ihi ihu igwe dị mma. Ga Sweden bụ egwuregwu bọọlụ dị iche, ebe ihu igwe jụrụ oyi mere ka o siere m ike ịgba bọọlụ nke ọma. Dị onye na-amu amu nke Njikọ Swedish mere m ka m malite a laghachi Turkey maka Ataşehir Belediyespor FC na Njikọ Mbụ . " [1]
Ọ na-egwuri egwu maka ndị Turkish Düvenciler Lisesispor na Ataşehir Belediyespor na Njikọ Mbụ . [2] O mere ya njiko onye mmeri nke mbụ na ọgust afọ 2012 mgbe ọ na-egwu Ataşehir Belediyespor. [3]
Ọ laghachiri na Sweden Damallsvenskan na 2013 ka ogwuro ndi Sunnanå SK tupu ọ gaa Belarus igwuregwu maka FC Minsk na njiko Belarusian Premier . [4] Mgbe ọ nọ ebe ahụ, ọ bụ onye otu ndị otu meriri njiko Premier nke Belarus, iko ụmụ nwanyị Belarus na Super Cup nke Belarusia ugboro abụọ. [1]
N'egwuregwu bọọlụ na asọmpi mba ụwa, Ebi n'agba dị ka ọnụọgụ ise na otu n'ihi mkpa ọ dị maka ya. Mgbe ọ bịarutere Minsk, akara jersey ahụ, ya mere ọ rịọrọ maka ọnụọgụ iri ise na isekama. [1]
Ọ na-egwu egwu ugbu a na ngalaba nke abụọ nke China bụ Henan Huishang, ebe ọ bịanyere aka n'afọ 2018.
Ọrụ mba ụwa
dezieEbi bụ onye otu mba na naijiria. na abali isii n'onwa Jụlai afọ 2019, ọ ghọrọ onye mbụ Afrịka n'agba bọọlụ nke ọgugu ise [5] ndorondoro nke FIFA World Cup, na-ekere òkè dị na 2003, 2007, 2011 na 2015, 2019 mbipụta nke FIFA Women World Cup na 2008 Beijing Olimpik . [6] [7]
Ebi bụkwa onye otu ndị otu egwuregwu Naịjirịa na 2008, [8] 2010, [9] 2012, 2014, 2016 na 2018 nke Afrika Women's Championship, [10] [11] meriri asọmpi ahụ ugboro anọ 2010, 2014 ) 2016 na 2018 . [12] [13]
Ukpono
dezieKlọb
dezie- Ataşehir Belediyespor
- Ndi Nwanyi Nwanyi Turkish nke mbu (2): 2011–12, 2012–13
- Belarusian Premier League (1): 2014
- Iko ndi Belarusia (1): 2014
- Nnukwu iko nke ụmụ nwanyị Belarus (2): 2014, 2015
mba
dezie- Naijiria
- Egwuregwu Ndị Nwanyi Africa (4): 2010, 2014, 2016, 2018
Ebe nke anọ: 2012
Onyinye Ndi Onwe
- NFF-Aiteo Nwanyị Player Of The Year: 2018 [14]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 "Onome Ebi: No Regrets Dropping Out Of School To Play Soccer", New Telegraph, 24 April 2016. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Super Falcons' Onome Ebi wins Turkish league title. Goal.com (14 June 2012). Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Onome Ebi. UEFA. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Nigerian trio help FK Minsk win Belarus Women Super Cup. Goal.com. Retrieved on 29 June 2015.
- ↑ Nigeria's Onome Ebi makes African history with fifth Women's World Cup appearance | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-06-13.
- ↑ FIFA player stats. Retrieved on 29 June 2015.
- ↑ Games of the XXIX. Olympiad (18 September 2008). Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ "Nigeria/Ghana: 2008 African Women Championship – Super Falcons Begin Campaign Against Ghana Today", 11 November 2008. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Falcons go headlong for women’s title on SuperSport. Bloemfontein Celtic (28 October 2010). Archived from the original on 10 May 2017. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ "Falcons’ Onome Ebi joins other pros in camp", 16 October 2012. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Minsk Release Esther Sunday & Onome Ebi for AWC. Goal.com (29 September 2014). Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ "African International Competitions". Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ "Nigeria reclaim African women's title", 25 October 2014. Retrieved on 10 November 2016.
- ↑ Correspondent. Onome Ebi wins 2018 NFF Women's Player of the Year award | Goal.com (en).
Njikọ dị na mpụga
dezie- Onome Ebi – FIFA competition record
- Onome Ebi – UEFA competition record
- Onome Ebi at SvFF (in Swedish)
- Onome Ebi at Soccerway