Onitsha South

Ọchịchị Ime obodo dị na Anambra steeti, Naịjirịa
Onitsha South
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
nhazi ọnọdụ6°8′9″N 6°47′19″E Dezie
Map

Onitsha South bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda etiti Naijiria . Fegge bụ naanị obodo dị na Onitsha South LGA.

Ụlọ akwụkwọ dezie

Ihe ndi a bu otutu ulo akwukwu sekondari di na ochihi obodo onisha south

  • Christ The King College (CKC), Onisha
  • Ụlọ akwụkwọ Learning Field International, Bridge-Head Housing Estate, Onitsha
  • Modebe Memorial Secondary School, Onitsha
  • Metu Memorial Sekondari School, Onitsha
  • Urban Girls' Sekondri School, Onitsha
  • Urban Boys' Sekondri School, Onitsha
  • Special Sekondri School, Odoakpu, Onitsha (Deaf and Dumb)

Ụlọ akwụkwọ High School Our Lady, Onitsha

Àtụ:LGAs and communities of Anambra State