Onias Mupumha
Onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ
Onias Mupumha
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Febụwarị 1978 ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Onias Mupumha (a mụrụ n'ụbọchị nke 23 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1978) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe ọkpụkpụ. Ọ bụ onye mmeri nke 2008 NAMA (National Arts Merit Awards) nke Zimbabwe's National Arts Council nyere.