Omar Kaboré
Omar Kaboré
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Burkina Faso |
aha enyere | Omar |
aha ezinụlọ ya | Kaboré |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Julaị 1990 |
Ebe ọmụmụ | Burkina Faso |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Union Sportive des Forces Armées, Burkina Faso men's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Omar Kaboré (a mụrụ n'ụbọchị nke 30 n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1993) bụ onye Burkinabé na-agba bọọlụ na Lusaka Dynamos na Zambia ebe ọ sonyeere dị ka onye nweere onwe ya site na CF Mounana .[1]
Kaboré sonyeere El Raja SC nke Egypt Premier League na Septemba 2017.[2]
Ndetu
dezie- ↑ National Foot : L’international Burkinabé Omar Kaboré à Missile FC (French). Gaboneco (21 October 2015). Archived from the original on 19 October 2018. Retrieved on 28 May 2022.
- ↑ "تغييرات في الرجاء", Al-Ahram, 20 September 2017. (in Arabic)
Njikọ mpụga
dezie- Omar Kaboré at Soccerway
- Omar Kaboré at National-Football-Teams.com
- Omar Kaboré na Footballdatabase