Omagwa bụ obodo dị na Ikwerre nke dị na mpaghara gọọmentị ime obodo nke Steeti Rivers, Nigeria.[1] Onye na-achị Omagwa bụ HRH Eze Achinike Amadi.[2] Ọdụ ụgbọ elu Port Harcourt International na Domestic dị na Omagwa.[3]

Ebensidee dezie

  1. Onukwugha (2022-12-26). Secondus Has Been Expelled From PDP, Wike Declares (en-US). Retrieved on 2023-05-05.
  2. Tide (2023-03-20). Eze Amadi Remains Nye- We- Ali, Omagwa (en-US). :::...The Tide News Online:::.... Retrieved on 2023-05-05.
  3. PH International Airport (en-GB). FAAN. Retrieved on 2023-05-05.