Okporo ámá bụ nke anyị!

Okporo ámá bụ nke anyị!
short film
ụdịcomedy film Dezie
mba osiBurkina Faso Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiFrench language Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1986, 1989 Dezie
Onye nduziMoustapha Dao Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriMoustapha Dao Dezie

Àtụ:Infobox filmThe Street Is Ours! (Àtụ:Lang-fr) bụ ihe nkiri Burkinabé 1987. Ihe nkiri ahụ bụ nyere "Grand Prix du Jury" na mmemme ihe nkiri Entrevues Belfort na 1987 na e gosiri na Clermont-Ferrand International Short Film Festival na1988.[1]

Atụmatụ dezie

Ihe nkiri ahụ gosipụtara ndụ ụmụaka na-aga akwụkwọ na Ouagadougou.

Mgbe ụlọ akwụkwọ na-apụ, ụmụaka na-achịkwa okporo ámá. Nke a bụ ebe ha na-amụta ịlụ ọgụ na izu ohi, ebe ha hụrụ onwe ha n'anya ma na-egwu bọọlụ, ebe ha na'agba egwú, na-esi nri, na-eme ihe egwuregwu ma ọ bụ ngwá egwú, nwee ụlọ ahịa. A na-egosipụta ọgụgụ isi niile nke ụmụaka ndị a si Burkina Faso n'usoro eserese ngwa ngwa na nke na-atọ ọchị.

Edensibia dezie

  1. d'Images. Catalogue Clermont FilmFest88. Retrieved on 6 July 2020.

Njikọ mpụga dezie

Àtụ:RefFCATÀtụ:Dead link