Okpokwu
Okpụrụ ọchịchị ime obodo dị na Benue Steetị, Naịjirịa
Okpokwu
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Benue Steetị |
nhazi ọnọdụ | 7°4′24″N 7°51′49″E, 7°0′39″N 7°51′4″E |
Okpokwu bụ mpaghara gọọmentị nke Benue Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Okpoga nke dị na ndịda mpaghara ahụ. Benue Steeti Polytechnic dị n'obodo Ugbokolo na LGA a.
O nwere mpaghara nke 731 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 176,647 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 973.[1]
Agụmakwụkwọ
dezieOkpokwu bụ ebe obibi nke Benue Steeti Polytechnic na New Vision Institute of teknụzụ Ekenobi
Edensibia
dezie- ↑ Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedPost Offices- with map of LGA. NIPOST. Retrieved on 2009-10-20.
LGAs and communities of Benue State. Gọọmentị ime obodo nwere ngalaba kansụl iri na abụọ ya bụ: Ameju, Eke, Ichama1, Ichama11, Ingle-Okpale, Ojigo, Okonobo, Okpoga Central, Okpog North, Okpoba South, Okpogu West na Ugbokolo.