Oké ọhịa ihu igwe nke Vatican

Ọhịa ihu ígwé Vatican, nke ga-adị na Bükk National Park, Hungary, bụ nke ụlọ ọrụ carbon offsetting nyere Vatican City. A ga-eme ka oké ọhịa ahụ dị mmá iji gbochie ikuku carbon nkè Vatican mepụtara n'afọ 2007. A kọrọ na Vatican nabatara onyinye ahụ, n'ememe n'ubochi ise n'onwa Julaị afọ 2007, dị ka "naanị ihe nnọchianya", na ụzọ isi gbaa ndị Katọlik ume ime ihe ndị ọzọ iji chebe ụwa.[1] Enweghị osisi a kụrụ n'okpuru ọrụ ahụ na carbon offsets emebeghị.[2][3]

Oké ọhịa ihu igwe nke Vatican

N'ime ihe dị irè karị iji lụso okpomọkụ ụwa ọgụ, n'ọnwa Mee 2007, Vatican kwupụtara na a ga-ekpuchi elu ụlọ nzukọ Paul VI na panel photovoltaic. E tinyere nrụnye ahụ n'ọrụ n'ubochi irí abụọ na isií n'ọnwa Nọvemba, 2008.

Hụkwa dezie

  • Mmetụta Maka Mgbanwe Ihu igwe
  • Izere mgbanwe ihu igwe dị ize ndụ
  • Mkpịsị ụkwụ carbon
  • Enweghị ike itinye aka na carbon
  • Nkwekọrịta Kyoto
  • Ndepụta nke isiokwu ndị metụtara Vatican City

Edensibia dezie

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named CN070713
  2. Carbon offsets: How a Vatican forest failed to reduce global warming The Christian Science Monitor
  3. Dangers lurk in offset investments, Ethical Corporation published 2011-09-19, accessed 2012-08-25