Ojiarụ:Xokai/Ebe Ndebe Ihe nka Anna
Adreesị weebụ | Templeeti:URL;[1] and related.[2] |
---|---|
Ụdị na saịtị | Search engine, Digital library, File sharing[1][3][4] |
Created by | Anna and/or the Pirate Library Mirror (PiLiMi) team[3] |
Agbam onya | Templeeti:Start date and age[3] |
Current status | Active |
Screenshot | |
Udu site | Search engine, Digital library, File sharing |
---|---|
Onye keru ye | Anna and/or the Pirate Library Mirror (PiLiMi) team |
URL | annas-archive.org; and related. |
Oge mbido | November 10, 2022; 9 months ago |
Onodu | Active |
Oso ne odide gbasanu Okike files |
Okike Files |
---|
Ndu ji Files |
|
Sites ne ke Videos |
|
Sites nke BitTorrent |
|
Media servers |
|
Technologies |
|
Networks ne ke files |
|
Academic |
|
P2P clients |
|
File sharing nke ozuzo |
|
Ne oge gara aga and societal aspects |
|
Ne country ne region |
|
Comparisons |
|
|
Anna's Archive bụ injin metasearch nke na-enwegu uru online metasearch engine ne-enye ohere i wote ekwkwu du iche iche (na IPFS), ndu keru ye bu ndu na-edebe ihe nka (nke ha na-akpọ Anna ne Pirate Library Mirror (PiLiMi),[5] futaru ne nzaghachi kpọmkwem na mbọ ndị mmanye iwu, nke The Publishers Association na Authors Guild nyere aka, iji kpochi Z-Library na Nọvemba 2022.[3][6][7][3]
Futa ne ndị otu Anna's Archive na-azọrọ ne he na-enye ohere i nwete metadata ihe dị ne Open Library, ne he na ato ihe di ne Library Genesis, Sci-Hub ne Z-Library shadow libraries[3][8], na-onyiye ISBN, ne he enwegu ihe di copyrighted ne website he, ọ bụ so index nke metadata oha lile nweru.[4] [3][9][10][11][6]Anna's Archive deru ne website he, enwegu uru, na-anabata, ne he ji onyinye iji akpuchi ụgwọ (hosting, aha ha, ndozi, na udi inhenka).[4]
Nkọwa
dezieAnna's Archive na-ekwu ne "ihe ọmụmu chọrọ ịbụ free", na ndị otu ha "kwechiteru ike na ozi kwesuru i na ga freely, ne nche nke amamihe na omenala".[4][12][12] Ne website he, Anna's Archive ("ogu ọchụchọ shadow library: akwụkwọ, akwụkwọ, ihe ọchị, magazin") bụ "ọrụ nke ịdepụfute akwụkwọ lile dị, site na igbako data si ne mbe dị iche iche ... [na] osuso ọganiru ụmụ mmadụ iji mee ka akwụkwọ nfu lile dị efe oruru digitally, ne ji 'shadow libraries'."Ndu otu he kwukwaru, "Anyị no ne'akụkụ ozo [di che ne Z-Library ne ndu udunfu]; ne-mkpacha anya ka anyị bule enwele traces, ne operation security he siri ike. "[10][9][6] He dekworu ne Anna's Archive si ne: "Kpasaru okwu banyere Anna's Archives na Twitter, Reddit, TikTok, Instagram, ne ebe kọfị ma ne library gu, ne mbe nefu i jeru! Anyị ekwenyegu ne ozuzọ - ọ bụrụ na e wepụ anyị, anyị ja fụta ne mbe ọzọ, ebe ọ bụ ne code ne data anyị lile bụ ihe du ne ohere."
Ne kwo
dezie- Digital library
- Electronic Frontier Foundation
- Freedom of information
- #ICanHazPDF (hashtag)
- Open Library
- ↑ 1.0 1.1 Staff (December 7, 2022). Anna's Archive. Retrieved on December 7, 2022.Wayback (//Blog); ArchiveToday:(Main/About/Blog)
- ↑ Staff (January 29, 2023). Anna's Archive - Twitter - Related Site(s). Anna's Archive. Archived from the original on January 29, 2023. Retrieved on January 29, 2023.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 3.3 3.4 3.5 3.6 Van der Sar. ""Anna's Archive" Opens the Door to Z-Library and Other Pirate Libraries", TorrentFreak, November 19, 2022. Retrieved on November 19, 2022.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 Staff (November 19, 2022). Anna's Archive/About. Annas-archive.org. Retrieved on November 19, 2022. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "AA-20221119about" defined multiple times with different content - ↑ Anna's Archive (en) (2023-09-08). Retrieved on 2023-09-08.
- ↑ 6.0 6.1 6.2 Manos. "Free Z-Library E-Book Download Search Engine "Anna's Archive" Launches Amid Arrests", LA Weekly, November 22, 2022. Retrieved on November 23, 2022.
- ↑ Multiple sources:
- ↑ "Anna's Archive" Opens the Door to Z-Library and Other Pirate Libraries * TorrentFreak (en). Retrieved on 2023-09-08.
- ↑ 9.0 9.1 Staff (November 19, 2022). Anna's Archive. Retrieved on November 19, 2022.
- ↑ 10.0 10.1 Staff (November 30, 2022). Will Library Genesis & Co Move to the Dark Web?. DnStats.net. Archived from the original on 2022-12-01. Retrieved on December 1, 2022.
- ↑ Woodcock. "'Shadow Libraries' Are Moving Their Pirated Books to The Dark Web After Fed Crackdowns - Academic repositories like LibGen and Z-Library are becoming less accessible on the web, but finding a home on alt-networks like Tor and IPFS.", Vice, November 30, 2022. Retrieved on November 30, 2022.
- ↑ 12.0 12.1 Mandel. "New e-book download search engine 'Anna's Archive' will lead to shadow libraries like Z-Library", GoodEReader.com, November 23, 2022. Retrieved on November 23, 2022.
Links di ne ihe
dezie- Official website
- Ebe nrụọrụ weebụ ndị otu PiLiMi