Ohaozara
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°1′49″N 7°42′51″E, 6°0′39″N 7°46′39″E Dezie

Ohaozara bụ otu ógbè Gọọmentị Obodo nke Ebonyi Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Obiozara Uburu. O nwekwara obodo ndị ọzọ dị ka Ugwulangwu, na Okposi na mpaghara gọọmentị ime obodo. O nwere mpaghara nke Kilomita narị atọ na iri na abụọ ( ) na ọnụ ọgụgụ mmadụ otu narị na iri anọ na asatọ, narị isii na iri abụọ na isii dị ka ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu nzipụ ozi nke mpaghara ahụ bụ narị anọ na iri itoolu na otu.

Nkewa Ohaozara ochie gụnyere mpaghara Ohaozara na Onicha nke Ebonyi Steeti. Ndị Ohaozara na-asụ asụsụ dị iche iche nke ezinụlọ Igboid dịka ọmụmaatụ, 'bịaru ebe a' bụ 'bia ekaa'.[1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.