Oge Modie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Jenụwarị 1976 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụresearcher, civil servant Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
Ebe obibiAbuja Dezie
webụsaịtịhttp://wellspringoflifeinternational.com/ Dezie

Ogechukwu Olufunmilola Modie, onye amuru na abali iri na abuo na onwa Januari 1976, bu onye oru oyibo, burukwa onye isi ndi oru onye minister na afu maka ihe gbasara mmanu-ojiji na ala anyi. Na mbu, obu onye isi ndi oru nye onye isi na afu maka mmanu (Group Managing Director, GMD) na ngalaba Nigerian National Petroleum Corporation (NNPC). Ka emesiri, ahoputa onye isi ndi GMD ka oburu onye isi oche ndi Board of Corporation ka esi dee ya na section 1(2) na akwukwo iwu ndi NNPC nke afo 1997, nke emeharizi na ubochi ano na onwa July 2016. Oru ya bu ihazi ka oru si aga na ngalaba ahu. Obukwazi oru ya ina enye Dr Emmanuel Ibe Kachikwu ntuziaka gbasara ufodu ihe. Omalitere oru na onwa August 2015. .

Oge Modie

 Tupu ihe ona ru mgbua, ha mere Modie onye isi CEO ni me NOIPolls no na Nigeria. E denere aha ya na Business Day Magazine ebe ha kporo ya 'nwanyi puru iche si te na kosi were oru ya wey kporo iheÀtụ:Cn

References dezie