Ogbadibo

Okpụrụ ọchịchị ime obodo dị na Naịjirịa
Ogbadibo
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaBenue Steetị Dezie
nhazi ọnọdụ7°8′21″N 7°40′6″E, 7°5′21″N 7°39′0″E Dezie

Ogbadibo bụ Obodo Gọọmentị nke Benue Steeti, North Central, Naijiria. O nwere mpaghara atọ ya bụ: Orokam, Owukpa, na Otukpa. Isi ụlọ ọrụ gọọmentị ime obodo dị na obodo ọtụkpa.

O nwere mpaghara nke 598 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 128,707 dị ka ọnụ ọgụgụ afọ 2006.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 973.[1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.

Àtụ:LGAs and communities of Benue State