Ofe Ujuju

ofe ndị Igbo
Ofe Ujuju
ofe, stew
Akụkụ nkeEluàlà, Naijiria, Ȯra Delta Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ụmụ amaala kaIka people Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Delta Dezie
ebeȮra Delta Dezie

Ofe Ujuju bụ nri obodo sitere na mpaghara odịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa. Soup ahụ na-ewu ewu n'etiti ndị ika na agbor nke Delta State.[1]

A na-eji akwụkwọ Ujuju, anụ, azụ, ose ojii na ihe na-atọ ụtọ eme ofe ahụ.[2]

A na-enye Ofe Ujuju na Eba, fufu, semovita na Pounded yam.[2]

Ebenside

dezie
  1. oguntayo (2021-12-28). Native delicacy from Delta State (Ofè Ujuju) (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-30.
  2. 2.0 2.1 Ashimedua (2021-08-07). Native delicacy from Delta State (Ofè Ujuju) (en-US). Vanguard Allure. Retrieved on 2022-06-30. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content