Ofe Owerri
ofe ọwụwa anyanwụ Naijiria jiri anụ na azụ dị iche iche mee
Ofe Owerri
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
ebe | Owẹrrẹ |
mba osi | Naijiria |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |
Ofe Owerri bụ nri dị ụtọ nke Igbo na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa. A na-eji snails, anụ ehi, anụ na azụ esi ofe ahụ.[1][2]
Mmalite
dezieDị ka aha ahụ na-egosi na ofe ahụ na-ewu ewu n'etiti ndị bi n'isi obodo nke steeti imo, Owerri.[3]
Nchịkọta
dezieOfe Owerri bụ otu n'ime ofe Igbo kachasị ọnụ ma ọ bụ ya mere Ofe Owerri ji nweta aha njirimara 'Jewel of South East'.[2][4]
A na-eji ụdị akwụkwọ nri dị iche iche dị ka okazi na akwụkwọ uziza eme ihe n'ịkwadebe nri Igbo. Ugu nwere ike ịbụ ihe ọzọ na uziza mgbe ọ na-adịghị mfe. Ihe ndị ọzọ gụnyere ụdị azụ na anụ dị iche iche na crayfish. A na-esi Ofe Owerri na mmanụ nkwụ ma jiri achi mee ka ofe sie ike.[5]
Enwere ike iri Ofe Owerri na semolina, fufu, yam na Eba[3][5]
Ebenside
dezie- ↑ "Nutrition in Ofe Owerri". ResearchGate.
- ↑ 2.0 2.1 How To Prepare Ofe Owerri (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2018-10-07). Archived from the original on 2022-06-27. Retrieved on 2022-06-27.
- ↑ 3.0 3.1 onnaedo (2015-09-15). How to make the perfect pot of ofe owerri. Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-27.
- ↑ Ofe Owerri. Tribune online.
- ↑ 5.0 5.1 How To Make Ofe Owerri (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-06-06). Retrieved on 2022-06-27.