Obiora Chinedu Okafor
Obiora Chinedu Okafor
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kánada |
aha ezinụlọ ya | Okafor |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu |
Obiora Chinedu Okafor Audio bụ onye ọka iwu Canada, ugbu a Ọdụ Nchọnchọ York na ulọ Akwụkwọ Osgoode Hall, Mahadum York, yana ọnye isi ọche Gani Fawehinmi nke Iwu Ihe Ndị Ruuru Mmadụ na ụlọ Akwụkwọ Maka Ịgụ iwu gbagoterenu Naịjirịa. [1] [2] Ọ bụkwa Onye Ọkachamara mba ụwa (UN) Na-ahụ Maka Iwu ruuru mmadụ na njikọ aka otu mba uwa kemgbe afọ 2017, ọ bụ ọkwá ọ ga-anọ na afọ ise.
Kwuru
dezie- ↑ Obiora Chinedu Okafor. yorku.ca. Retrieved on January 29, 2017.
- ↑ Okafor, Obiora Chinedu. worldcat.org. Retrieved on January 29, 2017.