Obi nke Nnụnụ

The Heart of a Monkey bu akụkọ ifo Swahili nke Edward Steere chikotara na Swahili Tales .[1] Andrew Lang gụnyere ya na The Lilac Fairy Book . Ọ bụ Aarne-Thompson 91.[2]

Otu enwe na otu azụ malitere ịbụ enyị,ebe enwe ahụ tụbara enyi ya mkpụrụ nke nnukwu osisi nke toro n'elu oké osimiri. Mgbe oge ụfọdụ gasịrị, azụ ahụ kwuru na ọ bụrụ na enwe ahụ ga-eso ya laa, ọ ga na-enye ya onyinye, osikwara na ya ga eku ya. Enwe ahụ kwetara, mana mgbe ha na aga, Azụ gwara ya na onye is nke mba ya nọ, na-arịa ọrịa ma obi enwe dị ya mkpa maka ọgwụgwọ ya. Enwe nwere ọmịiko na- ebe ọ nọ.. Ọ kwuru si na oburu na ya

i o maara, ọ gaara eweta obi ya, mana dịka ọ dị, o hapụrụ AzụShark, nke a ghọgburu, kpọghachiri yawet nweta Enwe nụnụ ahụ wụlielun'ime osisi ahụ oz.b zụkorosazụ ahu hark akụkọ banyere ịnyịnya ibu onye na-asa ákwà, nke a gwara ugboro abụọ ka ya na ọdụm zute, ya mere ọ tụfuru ndụ ya n'ogeugboro nke abụọ na enwe ahụ abụnyịnya ibu ahụ na asa akwaakọba.

India dezie

Ụdị akụkọ a nke mbụ, nke nwere agụ iyi kama azụ,na-aru ọrụ dị ka akụkọ etiti maka akwụkwọ nke anọ nke Panchatantra. N'ime nsụgharị a, ọ bu nwunye agụ iyi ahụ, mgbe o tachara fig nke dị ya nyere enwe abu chọrọ iri obi enwe.[3] Ọ bu ezie na nsụgharị Swahili nwere naanị otu akụkọ agbakwunyere, na mbiputa Panchatantra enwe na agụ iyi na-agwa onwe ha ọtụtụ akụkọ n'oge akụkọ ha, nke abụọ n"ime ha kwekọrọ na akụkọ nke ịnyịnya ibu onye na'asa ákwà.

Japan dezie

Onye na-akọ akụkọ ọdịnaala Seki Keigo kwuru na akụkọ ahụ "na-ewu ewu" na Japan, ma kwuo maka nsụgharị Japan oge ochie site na narị afọ nke iri na otu, na Konjaku Monogatarishū.

Nkwupụta dezie

J. R.R. Tolkien n'akwụkwọ ya On Fairy-Stories kwuru akụkọ a dị ka ihe atụ nke abụghị akụkọ ifo mere eme, n"ihi na ọ bụ ezie na obi dịpụrụ adịpụ bụ akụkọ ọdịbendị, ọ na-apụta na ya naanị dị iche dị.[4]

Edemsibia dezie

  1. Edward Steere (1870), Swahili Tales, "The Story of the Washerman's Donkey".
  2. D. L. Ashliman, The Monkey's Heart: folktales of Aarne-Thompson type 91.
  3. Jai (19 July 2017). Panchatantra version of The Heart of a Monkey. Babygogo. Archived from the original on 29 September 2020. Retrieved on 25 July 2017.
  4. J. R. R. Tolkien, "On Fairy-Stories" , The Tolkien Reader, p. 15.