Obi Nwakanma
Onye na-ede uri Naijiria
Obi Nwakanma
ụdịekere | nwoke |
---|---|
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
ọrụ ọ na-arụ | odee uri |
ebe agụmakwụkwọ | gọọmentị kọleji Umuahia |
Obi Nwakanma bụ onye Naijiria na-ede uri, onye na-enyocha akwụkwọ, onye nta akụkọ na onye nkuzi na Mahadum nke Central Florida . Ọ na-ede kọlụm Sunday mgbe nile na akwụkwọ nta akụkọ Vanguard nke a na-akpọ The Orbit . Ọrụ ya apụtawokwa na akwụkwọ nta akụkọ The Punch, ThisDay na TheCable .[1][2][3][4]
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Nwakanma na Ibadan, Naịjirịa. Ọ gụrụ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ Gọọmenti College, Umuahia . Ọ gụrụ Bekee na Mahadum Jos, na uri na Mahadum Washington na St. Louis ebe ọ natara Masters ya na Fine Art. Ọ gara Mahadum Saint Louis na St. Louis, Missouri ebe ọ nwetara Ph.D. ya. Ọ bụ prọfesọ ugbu a na Mahadum nke Central Florida.[5]
Akwụkwọ
dezieEdensibịa
dezie- ↑ Udeozo (August 18, 2013). Nigeria: The Shrubs Among the Poplars of Obi Nwakanma's Verses. AllAfrica.com. Retrieved on September 25, 2021.
- ↑ Gloria (2011). "The Life of a Nigerian Poet". The Journal of African History 52 (3): 423–425. Retrieved on September 4, 2021.
- ↑ Reporters (July 5, 2010). In Defence Of Nwakanma's Empiricism. Sahara Reporters. Retrieved on September 25, 2021.
- ↑ Nduka (March 2, 2016). So Even While. Poetry Foundation. Retrieved on September 24, 2021.
- ↑ Ghandtschi (2012). Obi Nwakanma [ Nigeria ]. Berlin International Literature Festival. Retrieved on September 24, 2021.
- ↑ Nathan (2019). "Christopher Okigbo, 1930–67: Thirsting for Sunlight by Obi Nwakanma (review)". Research in African Literatures 50 (2): 254–257. Retrieved on September 25, 2021.
- ↑ Osha (February 25, 2014). Lyrical Birthcries: Review of Birthcry by Obi Nwakanma. Sahara Reporters. Retrieved on September 25, 2021.