Obinna Clinton "Obi" Emegano (amụrụ ya n'onwa Epreel na-ubochi iri abuo na itoolu nke afo 1993) bụ onye Naijiria-British ọkachamara basketball player n’atu maka Casademont Zaragoza nke Liga ACB. Ọ na-agba ọsọ n'ọnọdụ onye nche.

Ọrụ ọkachamara dezie

N'oge afọ 2018-19 ọ turu bọọlụ maka otu French Pro A JDA Dijon . [1][2] Ọ bịanyere aka na Le Mans Sarthe na onwa Julai nke afo 2019. [3] Emegano nwetara nkezi 13.1, 3.1 rebounds na 1.7 assists kwa egwuregwu.

Na onwa Mee ubochi iri abuo na ise nke afo 2020, ọ bịanyere aka na Fuenlabrada.[4] N'oge 2020-21 ọ na-enweta nkezi 9.9 kwa egwuregwu ọ bụla. Emegano bịanyere aka na ndị otu ahụ na Julai n’ubochi iri na ise nke afo 2021. [5]

Na onwa Julaị 29, 2023, ọ bịanyere aka na Casademont Zaragoza nke Liga ACB . [6]

Edensibia dezie

  1. D'Tigers' Emegano, Jekiri join French clubs (en-US). Punch Newspapers (4 July 2019). Retrieved on 2019-07-07.
  2. Basket – Elite. Obi Emegano quitte la JDA et rejoint Le Mans (FR-fr). www.bienpublic.com. Retrieved on 2019-07-07.
  3. Pantel-jouve (2019-07-02). Obi Emegano choisit Le Mans (fr). BeBasket. Archived from the original on 2022-01-21. Retrieved on 2019-07-07.
  4. Carchia. "Obi Emegano to join Fuenlabrada", Sportando, May 25, 2020. Retrieved on June 19, 2020.
  5. Maggi. "Obi Emegano re-signs with Urbas Fuenlabrada", Sportando, July 15, 2021. Retrieved on July 15, 2021.
  6. Casademont Zaragoza signs Mark Smith and Obi Emegano (En). Sportando (July 29, 2023). Retrieved on July 29, 2023.