Obetsebi

Ahà nnà ndi si Ghana

Obetsebi o bụ aha nna sitere na Ghana. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Emmanuel Obetsebi-Lamptey (1902[[1963]]), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana
  • Jacob Otanka Obetsebi-Lamptey (amụrụ n'afọ 1946), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana, onye na-emepụta telivishọn na redio, na onye ọchụnta ego, nwa Emmanuel