Obere Eze Nwanyị ahụ

 

The Little Princess Trust bụ ọrụ ebere ụmụaka nke UK nke dị na Hereford . [1]

Ọrụ ebere ahụ n'enye [2]ụmụaka na ndị na-eto eto rụọ afọ 24 bụ ndị tụfuru ntutu nke ha n'ihi ọgwụgwọ ọrịa kansa ma ọ bụ ọnọdụ ndị ọzọ dị ka Alopecia, ezigbo ntụtụ isi n'efu.

Akụkọ ihe mere eme dezie

Wendy na Simon Tarplee guzobere ọrụ ebere ahụ iji cheta nwa ha nwanyị Hannah Tarplee. A chọpụtara na Hannah nwere ọrịa kansa mgbe ọ dị afọ anọ ma tụfuo ntụtụ isi ya n'oge ọgwụgwọ.

Tarplees nwere nsogbụ ịchọta wig kwesịrị ekwesị maka Hannah tụpụ ya anwụọ na 2005. [3]

Ọrụ ebere ahụ bụkwa onye nkwado dị mkpa nke nyocha ọrịa kansa ụmụaka na UK [4] na otu nyocha na Manchester University NHS Foundation Trust, nke The Little Princess Trust kwadoro, kpughere ọgwụgwọ ọhụrụ maka ụmụaka nwere myeloid leukemia siri ike bụ ndị nọbu n'ụzọ nlekọta palliative. [5]

The Little Princess Trust kwagara n'isi ụlọ ọrụ nke ya na 2021 n' ụlọ ọhụrụ nke anakpo The Hannah Tarplee Building . [6]

Ihe odide dezie

  1. Bailey (12 March 2023). The butterfly on a roof that means little Hannah Tarplee will never be forgotten. Gloucestershire Live. Reach Plc. Retrieved on 23 June 2023.
  2. Meierhans. "The Little Princess Trust: 'Do you miss having long hair?'", BBC, 25 August 2020. Retrieved on 23 January 2023.
  3. Semic. "Could you be a super-hair-o?", Financial Times, Nikkei, 10 December 2021. Retrieved on 24 February 2023.
  4. Sample. "Cancer centre funding boost to widen UK trials of 'treatments of the future'", The Guardian, 16 January 2023. Retrieved on 24 February 2023.
  5. Robert (2023). "Granulocyte transfusion during cord blood transplant for relapsed, refractory AML is associated with massive CD8+ T-cell expansion, significant cytokine release syndrome and induction of disease remission". British Journal of Haematology 202 (3): 589–598. DOI:10.1111/bjh.18863. PMID 37211883. Retrieved on 23 June 2023. 
  6. Goddard. "Little Princess Trust opens new building to help more children with cancer", Newsquest, September 1, 2001. Retrieved on 23 January 2023.