Nwa m hụrụ n'anya

 

Dear Son (Àtụ:Lang-ar) is a 2018 Tunisian drama film directed by Mohamed Ben Attia. It was selected to screen in the Directors' Fortnight section at the 2018 Cannes Film Festival.[1][2] It was selected as the Tunisian entry for the Best International Feature Film at the 92nd Academy Awards, but it was not nominated.[3][4]D

Atụmatụ dezie

Riadh na achọ ịla ezumike nká n'ọrụ ya dị ka onye na arụ ọrụ na Tunis. Ndụ ya na nwunye ya Nazli na emekọ ihe na agba gburugburu nwa ha nwoke Sami, onye na arịa ọrịa isi ọwụwa ugboro ugboro mgbe ọ na akwadebe maka ule ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya. Mgbe o mechara yie ka ọ na akawanye mma, Sami na mberede na apụ n'anya.

Ndị na-eme ihe nkiri dezie

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ntinye na 92nd Academy Awards maka Best International Feature Film
  • Ndepụta nke ntinye Tunisian maka Academy Award maka Best International Feature Film

Ihe odide dezie

Njikọ mpụga dezie