Nsima Ekere
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Mee 1965 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie

Nsima Udo Ekere (amụrụ n'abali iri abụọ n'itolu nke ọnwa Mee afọ 1965) bụbu onye isi nchịkwa nke ndị Niger Delta Development Commission (NDDC). Ọ bụ onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke ndi otu All Progressive Congress Governorship Candidate maka Steeti Akwa Ibom maka ntuliaka afọ 2019.

Mmalite ya na ezinụlọ ya dezie

Nsima Ekere bụ nwa afọ Ikot Oboroenyin, n'ezi Edemaya Ikot Abasi Local Government na Steeti Akwa Ibom . Ọ lụrụ Ese Nsima Ekere. [1]

Ọrụ dezie

Nsima Ekere awụbụola onye isi oche nke Akwa Ibom State Emergency Management Agency [2] ma n'otu oge ahụ dịka Onye isi oche nke Ụlọ Ọrụ Ọkụ Ibom, ụlọ ọrụ n'ahụ maka imepụta ike-Ọkụ nke Steeti Akwa Ibom nwe. [3]

Mbanye APC dezie

Nsima Ekere onye Udom Emmanuel meriri na ntuli aka Primari ndị otu PDP maka onye ga bụ Gọvanọ n'afọ 2015 . Ọ bụ n’oge a, Nsima Ekere hapụrụ otu PDP ma gbanwezie banye otu APC ka ọ zọọ ọkwa Gọvanọ na ntuli aka nke afọ 2015 na Akwa Ibom. Udom Emmanuel nke otu PDP putara dika Gọvanọ. [4]

Nsima Ekere bụ onye nnọchite anya ndi otu APC na-izọ ọkwa ọchịchị Gọvanọ Steeti Akwa Ibom maka ntuli aka Gọvanọ nke afọ 2019.

Ntughari dezie

 

  1. "All you should know about NDDC new MD Ekere", Encomium Magazine. Retrieved on 2017-07-23. (in en-US)
  2. Archive copy. Archived from the original on 2017-02-11. Retrieved on 2021-06-04.
  3. "Ekere mounts the saddle at NDDC - Vanguard News", Vanguard News, 2016-07-24. Retrieved on 2017-07-23. (in en-US)
  4. Ekere's Big Comeback: Thisday's Analysis of Obong Nsima Ekere's Appointment as NDDC MD - ABIA FACTS NEWS (3 August 2016).