Nri Akịjaịa
Nri Akịjaịa
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jenụwarị 1954 |
Ebe ọmụmụ | Pensílvéníyạ |
ọrụ ọ na-arụ | ọkà mmụta sayensị, climatologist |
ụdị ọrụ ya | Nkuzi ihu ígwè |
onye were ọrụ | Lehigh University, University of New Hampshire |
ebe agụmakwụkwọ | Rensselaer Polytechnic Institute, Rutgers University, University of Chicago |
prọfesọ | professor |
Dork Sahygen bụ onye Armenia American na-ahụ màkà ihu igwe.[1] Ọ bụ ónyé nduzi nke Environmental Initiative na Mahadum Lehigh na Bethlehem, Pennsylvania.[2] O mepụtara usoro màkà ịgbakọ nrụgide ikuku nke ụwa n'oge gara-aga, dabere na ọdịiche dị na nha nke ụfụfụ na ugwu mgbawa.[3]
Edensibia
dezie- ↑ "Nobel Prize-Winning Contributions". Retrieved on 2010-05-29.
- ↑ "The battle for life on earth", United Nations Radio, May 22, 2009.
- ↑ Botkin-Kowacki. "Early Earth's atmosphere was quite thin. Why does it matter?", Christian Science Monitor, May 10, 2016. Retrieved on May 11, 2016.