Nourane Fotsing Moluh Hassana
Nourane Fotsing Moluh Hassana
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Disemba 1987 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, deputy, onye ọchụnta ego |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Cameroon |
ebe agụmakwụkwọ | Université de Douala |
Nourane Moluh Hassana Epse Fotsing, nke a makwaara dị ka Nourane Foster (amụrụ na Disemba 11, 1987, na Cairo, Egypt) bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Cameroon. Na Ntuli aka ndị omeiwu Cameroon nke afọ 2020, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Cameron voice Party for National Reconciliation (CPRN). [1][2][3] bụ onye guzobere akara Nourishka ma na-elekọta ụlọ ọrụ Nourishka Hair, Nourishka Cosmétiques na Nourishka Hôtel.
Ihe odide
dezie- ↑ Résultats des élections législatives de 2020: Nourane Foster devient la première députée PCRN élue à Douala (fr-FR). Actu Cameroun (2020-03-01). Retrieved on 2020-05-25.
- ↑ Nourane Foster, cofounder & CEO Nourishka: la nouvelle icône féminine des affaires au Cameroun (fr-FR). CAMEROON CEO (2018-08-03). Retrieved on 2020-05-25.
- ↑ Portrait : Nourane Foster, CEO et fondatrice de Nourishka (fr-FR). Je Wanda Magazine (2019-10-07). Retrieved on 2020-05-25.