Northern Nigeria Gazette

The Northern Nigeria Gazette bụ akwụkwọ akụkọ gọọmentị maka ndị Britain na-achị mpaghara Naijiria nke ndị ugwu. E bipụtara ya n'agbata afọ 1900 ya n'afọ 1913.[1]

Flag nke Northern Nigeria Protectorate

The Nigeria Gazette gara n'ihu na ya.

Hụkwa Ihe ọzọ

dezie
  • Ndepụta nke akwụkwọ akụkọ ndị Britain na-achị

Edensibia

dezie
  1. NORTHERN NIGERIA (BRITISH PROTECTORATE) CRL Foreign Official Gazette Database, 2014. Retrieved 24 August 2014. Archived here.

Njikọ mpụga

dezie