Nora Awolowo
Onye Naijiria na-ese foto na onye nduzi ihe nkiri
Nora Awolowo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Nora |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Maachị 1999 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri |
ebe agụmakwụkwọ | Ekiti State University |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Awolowo Oreoluwa Racheal (mụrụ March 2, 1999) aha ajị maara bụ Nora Awolowo o bụ Nigerian film director, cinematographer, akwụkwọ echebe, na-emeputa na iduzi ihe [1] [2] [3] [4] A họpụtara ya maka nturu ugo ọdịnihu nke Africa na nturu ugo maka ihe nkiri. [5] [6]
Ndụ mbido
dezieA mụrụ Nora na Lagos, ebe o biri ndụ ya niile wee gaa ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị, ọ mụtara Accounting na Mahadum Ekiti State .
Ọrụ
dezieNora nwèrè mmasị maka iduzi ihe mụtara site na nkuzi ịntanetị (kuziri onwe ya). [7] N'afọ 2019, ahọpụtara obere akwụkwọ ntụzịaka ya "Life at the Bay" na mmemme ihe nkiri mba ụwa nke Africa. [8] [9] Ọ mepụtala, duzie ihe onyonyo na ihe nkiri dịka Symphonies, Life At The Bay, David, Baby Blues na All Lives Matter. [10] [11] [12] [13]
Nrite na Nhoputa
dezieAfọ | Emume onyinye | Nkọwa onyinye | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|
2020 | The Future Awards Africa | Nrite maka ihe nkiri | Ahọpụtara | [14] |
2019 | 25 Under 25 SME Awards | Onye mgbasa ozi na nkwukọrịta kacha mma | Merie | [15] |
Nsidee
dezie
- ↑ Nora Awolowo. filmfreeway.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ Popular Nigerian Cinematographer, Nora Shares The Best Thing A Stranger Has Done For Her. ghgossip.com. Archived from the original on 25 September 2021. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ #Symphonies: Watch The Trailer To Nora Awolowo’s Short Film “Symphonies”. stationmag.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ This Must Watch Documentary “Life at the Bay” portrays the Inspiring Survival Tales of Tarkwa Bay Women | Watch the Teaser on BN. bellanaija.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ The Future Awards Africa names 2020 nominees, all under-28 + Full list. theeagleonline.com.ng. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ The Future Awards: Rema, DJ Cuppy, Others Nominated (Full List). allnews.ng. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ 4 Young Movie Directors In Nigeria Breaking Bounds. visual.ng. Archived from the original on 25 September 2021. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ Here’s the Full List of Films Selected for AFRIFF 2019. bellanaija.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ Check Out the Schedule for the 2019 African International Film Festival (AFRIFF). eelive.ng. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ LIFE AT THE BAY” CHRONICLES THE WISTFUL SURVIVAL TALE OF WOMEN AT TARKWA BAY. culturecustodian.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ Watch Nora Awolowo's Thriller For Upcoming Short Film Symphonies. visual.ng. Archived from the original on 25 September 2021. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ DAVID. filmfreeway.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ Nora Awolowo Releases Teaser For Her Documentary “All Lives Matter”. stationmag.com. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ DJ Cuppy, Tomike Adeoye, Taaooma, Jemima Osunde Nominated For The Future Awards Africa (TFAA) 2020 (See Full List). fabwoman.ng. Retrieved on 25 September 2021.
- ↑ Meet The Winners of 2019 25under25 Awards. bellanaija.com. Retrieved on 25 September 2021.
Njikọ mpụga
dezie- Nora Awolowo na FilmFreeway