Nomvula Kgoale
Nomvula Kgoale
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Nomvula |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Novemba 1995 |
Ebe ọmụmụ | Zebediela |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ebe agụmakwụkwọ | Tyler Junior College, Lindsey Wilson College, Louisiana Tech University |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Mapula Nomvula "Nomi" Kgoale (a mụrụ n'abali iri abụo nke ọnwa Nọvemba n'afọ 1995) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ dị ka onye nchekwa maka onyinye goolu.
Ọrụ kọleji
dezieKgoale gara Lindsey Wilson College, Tyler Junior College na Louisiana Tech University, ha abụọ bucha na United States.
Ọrụ mba ụwa
dezieKgoale nọchitere anya South Africa na 2010 FIFA U-17 Women's World Cup . O gbara ọgbụgba bọọlụ mbụ ya N'abalị iri na abụọ nke ọnwa Mee afọ 2019 na mmeri enyi na enyi emeriri ha nke ọkpụ atọ ha na asataghị otu na United States.
Edensibia
dezieNjikọ mpụga
dezie- Nomvula Kgoale at Soccerway