Nnyocha nke Oké Osimiri India
Nnyocha nke Oké Osimiri India (INDOEX) bụ nyocha sayensị nkè mba dị ichè ichè nkè afọ 1999 e mèrè iji tụọ njem nke mmetọ ikuku site na Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia banye n'Oké Osimiri India.[1] Veerabhadran Ramanathan duziri ọrụ ahụ.
Ihe ndị a chọtara
dezie- Akpụkpọ nkè sulfates, anwụrụ ọkụ, na aerosols ndị ọzọ sitere n'aka mmadụ na-efegharị n'Oké Osimiri India na-egbochi ìhè anyanwụ ma na-akwalite mmepụta ígwé ojii.
- Ọnụ ọgụgụ nkè ìhè anyanwụ na-eru n'elu ụwa ejiri pasent iri belata.
Hụkwa
dezie- Igwe ojii na-acha nchara nchara nke Eshia
- Veerabhadran Ramanathan
Edensibia
dezie- ↑ Lelieveld (2001). "The Indian Ocean Experiment: Widespread Air Pollution from South and Southeast Asia". Science 291 (5506): 1031–1036. DOI:10.1126/science.1057103. PMID 11161214.