Nneka Onyejekwe

Otu boolu
Nneka Onyejekwe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRomania Dezie
Aha enyereNneka Dezie
aha ezinụlọ yaOnyejekwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụHațeg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaRomanian Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichemiddle blocker Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuCS Dinamo București Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Nneka Obiamaka Onyejekwe (a mụrụ 18 August, 1989 na Hațeg) bụ ọkaibe n’egwuregwu volleybọọlụ si Romanian na-agbaara otu ndị CS Volei Alba-Blaj na Romania national team.

A mụrụ ya na Hațeg na nne si Romania na nna si Naijiria, ha bụ ndị ọgụgụ isi, o tolitere na Cluj-Napoca. [1] Otu n’ime ụmụnne ya nwoke, Chike, na-agba egwuregwu handbọọlụ.

Ukpono dezie

Klọb dezie

Onyinye dezie

Hụ kwa dezie

Ebe m si dee dezie

  1. Nneka Onyejekwe - voleibalista româno-nigeriană de la CSU Metal (Romanian). Viaţa Liberă Galaţi (29 January 2010).

Njikọ dị na mpụga dezie