Nnaemeka Anyanwu
Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Nnaemeka Anyanwu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọgọọst 1988 |
Ebe ọmụmụ | Awe |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Enyimba International F.C., Enugu Rangers |
ụdị egwuregwu | footbọl |
nọmba egwuregwu | 4 |
Ernest Nnaemeka Anyanwu (amụrụ n'ụbọchị nke iri abụọ na otu nke ọnwa Ọgọstụ afọ1988 na Awe) bụ onye bọọlụ Naijiria na-agba bọọlụ dịka onye nchekwa azụ Yobe Desert Stars .
Ọrụ
dezieAnyanwu bịara n'ubọchị nke isii nke ọnwa Febụwarị afọ 2007 site na Mahadum Lagos gaa Enugu Rangers. Ọ sonyeere otu ndọrọ ndọrọ na-asọmpi bụ Enyimba F.C. n'ụbọchị iri abụọ na isii nke ọnwa Ọktoba afọ 2009 ya na onye otu ya na Rangers bụ Emeka Emedosi.[1] A kpọlitere ya n'otu Naijirịa ya n'ọnwa Julaị nke afọ 2010 maka egwuregwu enyi na enyi nke Naijiria megide South Korea.[2]
Ihe odide
dezie- ↑ Enyimba: Is the tide changing under Orji? | Vanguard
- ↑ 13 Super Eagles axed (kickoffnigeria.com). Archived from the original on 2018-08-06. Retrieved on 2023-06-28.
Njikọ mpụga
dezie- Nnaemeka Anyanwu na Footballdatabase