Njikoka
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°11′2″N 6°59′31″E, 6°11′3″N 6°58′36″E |
Njikoka bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda-ọwụwa anyanwụ Nigeria . Towns that make up the local government include Abagana, Enugwu-Agidi, Enugwu-ukwu, Nawfia, Nimo, Abba town, and Umuriam-Nawfia.
Ụlọ akwụkwọ
dezieNke a bu uloakwukwo ndi di na Mpaghara Njikoka Lokal Goomenti Aria:
Community Sekondiri Skul,Nawfia
Girls Sekondiri Skul, Abagana
Ide Girls Sekondiri Skul, Enugwu ukwu
St. Michael's Model Komprehensive Sekondiri Skul,Nimo
Girls Sekondiri Skul,Nimo
St.Joseph Girls Sekondiri Skul,Nimo
Community Sekondiri Skul,Abba
Goomenti Teknikal kollege,Enugwu Agidi
Girls Sekondiri Skul,Enugwu Agidi
Okutalukwe Community Sekondiri Skul,Enugwu-ukwu
Komprehensive Sekondiri Skul,Nawfia
Busy international Sekondiri Skul Nimo(nke Ndiukwu smart(2010)
Stella Marris Sekondiri Skul,Abagana
Ụlọ oriri na ọṅụṅụ na ebe ntụrụndụ
dezie- Chrispan Hotels, Abagana
- Jaspino Hotels Enugwu-ukwu
- Patriots Summit Hotels Enugwu-ukwu
- Capital plaza Hotel Enugwu-ukwu
- Jollyland Hotel Nawfia
- Peace Joint Enuagu Enugwu-ukwu
- Oguno's Castel villa Enuagu Enugwu-ukwu
- Obu OforNri Museum Enugwu_ukwu
- Anti nature venue spot Umuatulu Ifite ani
- Mayor Motels, Abagana.