Njikọ ike mmeghari ohuru na Johannesburg

Njikọ ike mmeghari ohuru na Johannesburg, nke a makwaara dị ka JREC, bụ otu mba na-akwado nkwupụta na The Way Forward on Renewable energy (nkè a makwaara dịka JREC Declaration), nkè emere na World Summit on Sustainable Development na Johannesburg, South Africa, n'ọnwa Septemba afọ 2002.[1] Ndị isi óche JREC bụ ndị European Commission na Gọọmentị Morocco.

Hụkwa

dezie
  • Ike na-agbanwe agbanwe

Edensibia

dezie
  1. Archived copy. Archived from the original on 2008-07-20. Retrieved on 2007-01-27.

Njikọ mpụga

dezie