Njeri Luseno

Onye na-eme ihe nkiri Kenya
Njeri Luseno
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Njeri Luseno nke a makwaara dị ka Njeri Osaak bụ onye Kenya na-eme ihe nkiri. Ya na ndị na-eme ihe nkiri dịka Paul Onsongo[1] na John Sibi Okumu rụkọrọ ọrụ ebe egosipụtara ya n'ọtụtụ ihe nkiri Kenya na ngwụcha afọ 1980 na mmalite afọ 1990.

Ebensidee dezie

  1. "When the Elite Have to Go Back to 'Roots'", Daily Nation, 21 May 2006. Retrieved on 8 April 2010.