Nikola Jokanović
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Serbia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1961 |
Ebe ọmụmụ | Užice |
Ụbọchị ọnwụ ya | 26 Novemba 2006 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Serbian |
ọrụ ọ na-arụ | basketball coach, onye ọkpụkpọ basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Nikola Jokanović (Serbian Cyrillic; 1961 - ubochi iri abuo na isii n’onwa Nọvemba nke afo 2006) bụ onye mba South African-Serbian ọkachamara basketball player na coach.
Ọrụ
dezieJokanović malitere ọrụ ịgba bọọlụ ya na otu Užice bụ Prvi Partizan (nke bụzi Sloboda Užice). N' oge afọ 1980, ọ sonyeere Crvena zvezda ebe ọ gbara bọọlụ afọ ise, ruo n'afọ nke 1985. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gbakwara bọọlụ maka otu abụọ dị na Belgrade IMT ya na Radnički . [1]
N'etiti afọ nke 1990, Jokanović kwagara obodo South Africa.[2] N'oge afọ 2006, ọ bụ onye nkuzi egwuregwu maka Tshwane Suns nke South African Premier League (PBL).
N'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Nọvemba nke afọ 2006, Jokanović nwụrụ obere oge ka ọ hapụsịrị ụlọ ikpe n'egwuregwu PBL megide ndị Olympians na Johannesburg. Ọ dara n'ime ụlọ ịsa ahụ n'etiti oge.[3][4][2][5]
Hụkwazie
dezieEdensibia
dezie- ↑ RSA - Mourning Day following death of Jokanovic. fiba.basketball. Retrieved on 8 August 2020.
- ↑ 2.0 2.1 Umro košarkaš i trener Nikola Jokanović. mondo.rs. Retrieved on 8 August 2020. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "mondo" defined multiple times with different content - ↑ Tragic loss for basketball. news24.com. Retrieved on 8 August 2020.
- ↑ S. African basketball coach dies during match. chinadaily.com. Retrieved on 8 August 2020.
- ↑ Preminuo Nikola Jokanović. b92.net (28 November 2006). Retrieved on 8 August 2020.