Nick Ragus (onye nkuzi)

Nick Ragus (onye nkuzi)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereNick Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1908 Dezie
Ebe ọmụmụGlobe Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Eprel 1981 Dezie
Ọrụ ọ na-arụAmerican football player Dezie
ebe agụmakwụkwọSaint Mary's College of California Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuSaint Mary's Gaels football Dezie
ụdị egwuregwuAmerican football Dezie

 

Nicholas C. Ragus (afọ 1908 - Eprel 12, afọ 1981) bụ onye nkuzi bọọlụ na basketball nke Mba America. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi nchịkwa bọọlụ na Arizona State Teachers College na Flagstaff - nke a maara ugbu a dị ka Mahadum Northern Arizona - site na afọ 1947 ruo afọ 1948, na-achịkọta ndekọ nke 5-12.[1] Ragus bụkwa onye isi nchịkwa basketball nke ụlọ akwụkwọ ahụ site na afọ 1947 ruo na afọ 1949, na-agbakọ akara nke 24-18. Ọ rụburu ọrụ dị ka onye isi nchịkwa n'ọtụtụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Steeti Arizona, gụnyere Miami High School na Miami, Arizona.[2]

Ihe ndekọ onye isi nchịkwa dezie

Egwuregwu bọọlụ dezie

Àtụ:CFB Yearly Record Start Àtụ:CFB Yearly Record Subhead Àtụ:CFB Yearly Record Entry Àtụ:CFB Yearly Record Entry Àtụ:CFB Yearly Record Subtotal Àtụ:CFB Yearly Record End

Edensibia dezie

  1. Nick Ragus. Sports-Reference College Football. Retrieved on December 30, 2019.
  2. Knowles (August 5, 2015). Coach: The Life and Times of US Hall of Fame Coach Emil Nasser. Victory Publishing. Retrieved on December 30, 2019. 

Àtụ:Northern Arizona Lumberjacks football coach navboxÀtụ:Northern Arizona Lumberjacks men's basketball coach navbox