Ngozi Ukazu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Ngozi |
Ebe ọmụmụ | Houston |
ọrụ ọ na-arụ | comics writer, comics artist |
ụdị ọrụ ya | graphic novel |
ebe agụmakwụkwọ | Yale University, Savannah College of Art and Design, Bellaire High School |
agbụrụ | Nigerian Americans |
Ọrụ ama ama | Check, Please! |
onye nlereranya | P. G. Wodehouse, Jeeves and Wooster |
Ihe nrite | Ignatz Award, Harvey Award, National Cartoonists Society Division Awards |
webụsaịtị | https://www.ngoziu.com/ |
Ngozi Ukazu Audio bụ onye America na eji foto ede edemede ọ dị kwa ka akwukwọ. Na afọ 2013, o dere webcomic Check, Please!, nke mechara ghọọ akwụkwọ akụkọ New York Times họọrọ dị ka nke kachasị mma.
Mmalite ndu na mmuta
dezieUkazu toro na Houston, Texas . [1] [2] Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Bellaire, ebe oso na ndị na ede edemede na akwụkwọ akụkọ ụlọ akwụkwọ ahụ, The Three Penny Press, dịka onye editọ egwuregwu. Nne na nna ya bụ ndị Naijiria . Ọ mụrụ sayensị kọmputa, ma nweta nzere na Computing na The Arts na Mahadum Yale na afọ 2013 yana nzere masters na Sequential Art na Savannah College of Art and Design na afọ 2015. [3]
Ọrụ
dezieUkazu malitere Lelee, Biko! dị ka webcomic na afọ 2013 mgbe o dechara ihe ngosi banyere Eric "Bitty" Bittle, nwoke nwere mmasị nwoke na mahadum ma bụrụ kwa onye mmeri na ihe gbasara egwuregwu a'na akpọ skating na asụsụ bekee ma sonyere kwa ndị otu hockey. [4] [5]
Ukazu mepụtara mkpọsa Kickstarter na afọ 2015 iji bipụta mpịakọta mbụ nke akwụkwọ ndị na-atọ ọchị; Mgbasa ozi a rụpụtara ọrụ dị ka nke kachasị nweta ego dị elu na Kickstarter. [6] Na afọ 2018,ndị mbiputa akwụkwọ a'na akpọ First Second Books weputara nkebi izizi nke Check, Please!: #Hockey. [1] Ihe nke abụọ akwụkwọ ahụ, Check, Please!: Sticks and Sones, bụ akwụkwọ akụkọ kacha mma nke New York Times na ọnwa Mee n'afọ 2020. [7]
Mbipụta
dezie- 2018: Check, Please!: #Hockey
- 2020: Check, Please!: Sticks & Stones
Nrite na nkwanye ugwu
dezie- Onyinye Ignatz nke afọ2019 - Onye mmeri, Outstanding Comic [8]
- Onyinye Harvey - Onye mmeri, Akwụkwọ Dijital nke Afọ 2019 [9]
- 2019 YALSA - Onye mmeri | Onyinye William C. Morris
- 2018 The Boston Globe - Best YA nke afọ 2018 [10]
- 2018 Kirkus Reviews - Akwụkwọ kacha mma nke okenye nke afọ 2018 nke na-enyocha ezinụlọ na onwe gị [11]
- New York Public Library nke 2018 New York - Akwụkwọ iri kacha elu maka ndị nọ n’afọ iri na ụma [12]
- 2018 Nke kacha mma na Austin - Arts & Entertainment Critics Pick [13]
- 2018 Harvey Awards - Nominee, Akwụkwọ Digital nke Afọ ahụ[14]
- 2017 National Cartoonists Society - Onye mmeri, Best Online Comic: Long Form [15]
- 2017 NPR - Akwụkwọ narị nke masịkarị ndị mmadu maka Ọgụgụ [16]
Ntughari
dezie- ↑ 1.0 1.1 Brenner (2018-09-05). Ngozi Ukazu Hip-Checks This Year’s Staple! Expo.
- ↑ Hagerty (2018-11-01). Check, Please! How a Web Comic About Hockey and Baking Went Viral.
- ↑ Ngozi Ukazu.
- ↑ Romano, Aja (2016-06-29). Why queer hockey webcomic Check, Please! is stealing the internet's heart (en).
- ↑ Life, Love and Hockey (Oooh, And Pie) In 'Check, Please!' (en).
- ↑ Get a first look at the conclusion to Ngozi Ukazu's 'Check, Please' books (EN).
- ↑ "Graphic Books and Manga - Best Sellers - The New York Times".
- ↑ Staff, Beat (2019-10-09). Syndicated Comics.
- ↑ And the Winners of the 2019 HARVEY AWARDS are....
- ↑ Globe, The Boston. Best 2018 books for children.
- ↑ Best Young Adult Books of 2018 From Kirkus Reviews – Children's Book Council.
- ↑ The New York Public Library Unveils Its Best Books of 2018 for Kids, Teens, and Adults.
- ↑ Best Reason to Care About Hockey (Besides the Texas Stars): Ngozi Ukazu.
- ↑ The Harvey Awards Reveal Nominees for 2018 - The Harvey Awards (2018-08-09). Archived from the original on 2020-06-14. Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ 71st Annual Reuben Award Winners Announced!.
- ↑ Let's Get Graphic: 100 Favorite Comics And Graphic Novels.