Ngamen Kouassi Cyrille Dalex
Ngamen Kouassi Cyrille Dalex bụ onye nkuzi Cameroon, ọkà ihe ọmụma na onye edemede. Ọ bụ onye dere akwụkwọ nkà ihe ọmụma "The Political Existentialism of Jean-Paul Sartre: The Search for Collective Freedom".[1] [2], prọfesọ nke nkà ihe ọmụma, nwere ọkachamara na Ethics, Social na Political Philosophy. [1]
Mmalite na ọrụ agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Ngamen na Bangoua na Cameroon wee gaa mahadum Katọlik nke Central Africa, Yaounde, ebe ọ nwetara diploma, Bachelors na master's degree na nkà ihe ọmụma. Ọ gakwara na Mahadum Port-Harcourt, Nigeria, bụ ebe ọ nwetara akara ugo mmụta doctorate na nkà ihe ọmụma (na-emesi ike na existentialism na phenomenology). Ngamen bidoro ọrụ ya dịka onye nkuzi mahadum na Mahadum Igbinedion, Okada; Tupu ịkwaga na Samuel Adegboyega University, Ogwa, Edo State, Nigeria. Ugbu a ọ bụ onye isi na kọleji nke Arts and Humanities, Mahadum Samuel Adegboyega yana onye nchịkọta akụkọ Journal of Arts and Social Sciences nke Mahadum Igbinedion, Okada bipụtara.pụtara.
Ọrụ ndị a họọrọ
dezieNgamen bụ onye dere akwụkwọ nkà ihe ọmụma akpọrọ "The Political Existentialism of Jean-Paul Sartre: The Search for Collective Freedom". O dekwara akụkọ Journal nke akpọrọ: "Absolute Freedom and Determinism in Satre: Overcoming the dilemma.[3]
Edensibia
dezie- ↑ Ngamen Kouassi Cyrille Dalex – Galda-Verlag (en-US). Retrieved on 2021-02-23.
- ↑ SAMUEL ADEGBOYEGA UNIVERSITY PROMOTES TWO READERS TO FULL PROFESSORS (en-US). SAU (2022-05-23). Retrieved on 2022-06-16.
- ↑ Igbinedion University Okada. "Absolute Freedom and Determinism in Satre: Overcoming a Dilenma". Journal of Arts and Social Sciences 1: 76–86.