Ngambo Musole
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Julaị 1998 Dezie
Ebe ọmụmụZambia Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuZambia women's national association football team, ZESCO United F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so nafootball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament Dezie

Ng'ambo Petronella Musole (amụrụ na 26 na onwa nke isii, na afo 1998) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-edebe goolu maka ZESCO United FC na ndị otu ụmụ nwanyị Zambia.

Ọrụ klọb dezie

Musole agbaala bọọlụ maka Chiparamba Breakthrough na ZESCO United FC na Zambia.

Ọrụ mba ụwa dezie

Musole nọchitere anya Zambia na 2014 FIFA U-17 Women's World Cup. O meriri n'ọkwa dị elu na 28 Nọvemba 2020 na mmeri enyi na enyi megide Chile.

Ihe odide dezie


Njikọ mpụga dezie

  • Ngambo Musole – FIFA competition record (archived)