Netsanet Achamo
Netsanet Achamo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ethiopia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Disemba 1987 |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | marathon |
Netsanet Achamo (amụrụ na ọnwa Disemba 14, na afọ 1987) bụ onye Ethiopia na-agba ọsọ ogologo oge.
Ọ mechara na nke anọ na 2006 African Championships in Athletics na 3000 mita steeplechase.[1]
Achamo sonyere na 2007 World Championships in Athletics na 3000 mita steeplechase, mana o meputara ya maka okpomọkụ.
O jidetara ọla nchara na 2007 All-Africa Games na 3000 mita steeplechase.[2]
Achamo meriri asọmupi nke 2011 Olomouc Half Marathon, 2012 Mumbai Marathon, na 2012 Hamburg Marathon.[3][4]
- ↑ "Netsanet Achamo Seeking Toronto Waterfront Victory," by Paul Gains. torontowaterfrontmarathon.com. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2022-07-19.
- ↑ Netsanet Achamo looking for Toronto Marathon course record. iaaf.org (26 September 2013).
- ↑ Kiprotich and Kiplagat lead field of 3500 in Olomouc. iaaf.org (21 June 2013).
- ↑ World-renowned elite marathon runners sign up for Sanlam Cape Town Marathon. doitnow.co.za.