Nellie Mae Abrams
Onye Africa Amerika bu Omenkà
Nellie Mae Abrams (1946-2005) bụ ónyé America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị otu Gee's Bend quilting collective.[1] E gosipụtara nka ya na Museum of Fine Arts, Houston na Gund Gallery na Kenyon College, ma tinyé ya na nchịkọta nke Minneapolis Institute of Art na Philadelphia Museum of Art.[2][3][4][5] Ọ bụ nwá nwanyị Annie Mae Young, ónyé bụkwa ónyé na-eme akwa.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Arnett (2006). Gee's Bend: The Architecture of the Quilt (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910478.
- ↑ 2.0 2.1 Nellie Mae Abrams | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2019-04-21.
- ↑ Gund Gallery | Kenyon College (en-US). www.thegundgallery.org. Archived from the original on 2019-04-07. Retrieved on 2019-04-21.
- ↑ nellie mae abrams | Minneapolis Institute of Art. collections.artsmia.org. Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ Philadelphia Museum of Art Expands African American Art Collection (en). Art & Object. Retrieved on 2019-04-21.