Ndi ákíkó irò

Ndi akūko iro bu ndi na ako akūko maka ihe mere mgbe anyi amaghi.onweghi mgbe ha jiri búrú ezi okwu,kama obu ka ezi umuaka ihe.akúko iro na-abukari mgbe onwa na-amu.

      N'ala igbo,umuaka na-agbako okenye na-akoro ha akúko iro.ufodu akúko iro bu:
  • egbe na okukó.
  • mbe na nkita.
  • mbe na nkapi.
  • oke na ngwere.
  • mbe na egbe. Were diri gawazie.

ufodu ndi akuko iro bu:

  • mike ejeagha
  • ndi nna anyi
  • ndi nnukwu nna anyi
  • ndi nnukwu nne anyi
  • enyi anyi ...were diri gawazie.