Ndepụta nke nka ọha na eze na Douala
Nke a bụ ndepụta nke nka ọha na eze na Douala (obodo nke abụọ kachasị ukwuu na Cameroon), n'ime obodo ahụ na obodo ndị gbara yá tòrò na afọr abụọ na anọ efe gburugburu, gụnyere ihe oyiyi, Ihe a tụrụ atụ, ihe osise na ọrụ nka ndị ọzọ dị mkpa dị n'èzí n'ihu ọha.