Ndị Ntorobịa Kọmunist nke Ivory Coast
Ndị Ntorobịa Kọmunist nke Ivory Coast
Ndị ntorobịa Kọmunist nke Ivory Coast (Jeunesse Communiste de Côte d'Ivoire) bụ òtù ndị ntorobịa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Ivory Coast . JCOCI bụ ngalaba ndị ntorobịa nke Revolutionary Communist Party nke Côte d'Ivoire.
Na abali iri abụo na anọ, na onwa Juun, na afọ 2004, ndị na-eme ngagharị iwe nke Student Federation of Ivory Coast gburu odeakwụkwọ ukwu nke JCOCI, Habib Dodo.[1][2]
Ebenside
dezieNjikọ mpụga
dezie- Akara ndọrọ ndọrọ ọchịchị Na-echeta Ogbugbu nke Abib Dodo
- (in Spanish) Translation of PCRCI Statement on Abib Dodo
- Me Traoré Drissa Movement Ivoirien des Droits de l'Homme (MIDH): Ụlọ akwụkwọ ahụ ghọrọ ebe a na-akpọ Nord-Sud - Tuesday 5 July 2005 .
- Ịkwụsị mmegide na igbu ọchụ na Côte d'Ivoire Ịdị n'otu na ndị militants nke Communist Revolutionary Party nke Côte d'Ivory na nzukọ ndị ntorobịa ya Communist Party of Workers of France
- Secours Rouge / APAPC Ọktoba-Nọvemba 2004 - nke 7
- (in French) Rapport de la Commission d’enquête internationale sur les allégations de violations des droits de l’homme en Côte d’Ivoire (May 2004) on Fr. Wikisource.