Ndị Enyi nke Ụwa Europe

 

Ndị enyi nke ụwa Europe (FoEE) bụ alaka Europe nke netwọk gburugburu ebe obibi kachasị ukwuu n'ụwa, ndị enyi nke ụwa mba nile (FOEI). Ọ gụnyere òtù mba 33 na ọtụtụ puku otu mpaghara.[1]

Ọfịs ndị enyi ụwa nke Europe na Brussels na-arụ ọtụtụ ọrụ. Ọ na-anọchite anya ndị otu netwọk ahụ na ụlọ ọrụ ndị Europe na-achọ imetụta EU- mmebe iwu; na-eme

na-eme ka ọha na ihe banyerea banyere nsogbu gburugburu ebe obibi; na-arụ ọrụ iwulite ikike maka ndị otu ya,ebeda na-ede akwụkwọ eakwụkwọ maka ndị otu mba 33 ya. Ọfịs FoEE dị n'ụlọ na-adịgide adịgide nke nwere ụlọ ọrụ NGO nke Belgium nma dịEuropn'e na nso ụlọ omebe iwu Europe na Brussels.[2]

Mgbasa ozi dezie

Ihe ndị bu isi na mgbasa ozi Friends of the Earth Europe bụ:

  • Ikpe ziri ezi na ike ihu igwe
  • Nri, ọrụ ụgbọ na ụdị dị iche iche
  • Ikpe ziri ezi nke akụ na ụba
  • Ikpe ziri ezi na nkwudosi ike

Ikpe ziri ezi na ike ihu igwe dezie

Ndị enyi nke ụwa Europe na-arụ ọrụ iji mepụta mgbanwe dị mkpa, nke ziri ezi na nke dị ngwa ngwa gaa na Europe na-enweghị mmanụ ala. Ọ chọrọ ịnye 100% renewable, na-enweghị nuklia, super energy-efficient, zero-fossil-fuel Europe site na-afọ 2030.[3]

  1. About us. Friends of the Earth Europe. Retrieved on 2017-07-17.
  2. Mundo-b - Mundo-b (fr). www.mundo-b.org. Retrieved on 2017-07-17.
  3. Fossil Free Europe. Friends of the Earth Europe. Retrieved on 2017-07-17.