Nchọpụta nke Okpomọkụ Ụwa

The Discovery of Global Warming bụ akwụkwọ nke ónyé physics na ọkọ akụkọ ihe méré eme Spencer R. Weart bipụtara n'afọ 2003; e degharịrị ma melite mbipụta, afọ 2008. Ọ na-achọpụta akụkọ ihe méré eme nke nchọpụta sayensị nke dugara n'echiche sayensị ugbu a banyéré mgbanwe ihu igwe. A sụgharịrị ya n'asụsụ Spanish, Japanese, Italian, Arabic, Chinese na Korean.

Ntụle

dezie

Hụkwa

dezie
  • Akụkọ ihe mere eme nke sayensị mgbanwe ihu igwe
  •  Global warming portal

Njikọ mpụga

dezie