Nazih Ayuhbi
Nazih Al-Ayubi (1944 na Cairo - 1995), bụ onye edemede Ijipt nke nwetara BSc (1964) na MSc (1968) na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Cairo, PhD na sayensụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị site na Mahadum Oxford na England. Ọ kụziri na Mahadum California, Los Angeles, na Mahadim Exeter na England.[1][2] Ebe ndị Ayoubi nwere mmasị gụnyere akụ na ụba ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ijipt, mmekọrịta mba ụwa, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba ụwa nke mba ndị Alakụba. Al-Ayoubi keere òkè dị mkpa na mmepe nke ngalaba ọmụmụ Middle East na mahadum ebe ọ kụziri, ọrụ ya "Amplifying the Arab State" ghọrọ ihe dị mkpa maka ọmụmụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mpaghara ahụ.[3]
Nazih Al-Ayubi | |
---|---|
Nazih Nassif Mikhail Ayubi | |
Born | 1944 |
Died | 1995 |
Nationality | Egyptian |
Education | Cairo University |
Ntụaka
dezie- ↑ The Ayubi Papers | Special Collections (en-GB). Retrieved on 24 March 2021.
- ↑ نزيه نصيف الأيوبي. Abjjad. Retrieved on 24 March 2021.
- ↑ نزيه نصيف الأيوبي. www.goodreads.com. Retrieved on 24 March 2021.
"Nchịkọta akwụkwọ pụrụ iche nke Ayubi". Eweputara 24 Maachi 2021.
- "Abjjad. Eweputara 24 Maachi 2021.
- "www.goodreads.com. eweputara 24 Maachi 2021.